Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 12-​18

MATIU 22-23

Mach 12-​18
  • Abụ nke 30 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Na-erube Isi n’Iwu Abụọ Kachanụ”: (Nkeji 10)

    • Mat. 22:36-38—Olee otú amaokwu ndị a si kọwaa ihe mmadụ irube isi n’Iwu mbụ kachanụ pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara na Mat. 22:37)

    • Mat. 22:39—Olee Iwu nke abụọ kachanụ e nwere? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 22:40—Akwụkwọ Nsọ Hibru niile hiwere isi n’ịhụ Chineke na ndị agbata obi anyị n’anya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 22:21—Olee ihe ndị bụ “ihe Siza,” oleekwa ihe ndị bụ “ihe Chineke”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 23:24—Gịnị ka ihe Jizọs kwuru n’amaokwu a pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 22:1-22

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 199 ¶8-9—Gbaa onye ị na-amụrụ ihe ume ka ọ kpọọ ndị enyi ya ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ