Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Septemba 4-10

ESTA 1-2

Septemba 4-10

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 106

  • Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru—Otú Mmadụ Dị: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru—Otú Mmadụ Dị. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee ihe mere o ji esiri anyị ike ịnabata otú anyị dị?

    Olee otú ihe e kwuru na 1 Pita 3:3, 4 ga-esi nyere anyị aka ịna-ele onwe anyị anya otú kwesịrị ekwesị?

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Septemba.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 56 na ihe nke 6 na nke 7 e dere ná ngwụcha akwụkwọ a

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 101 na Ekpere