Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gbalịa Dịrị Umeala n’Obi Ka Esta

Gbalịa Dịrị Umeala n’Obi Ka Esta

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Esta Na-ekwu.]

Esta bụ nwaanyị mara ezigbote mma (Esta 2:7)

Esta ebulighị onwe ya elu mgbe ndị ọzọ na-eto ya (Esta 2:9, 15; w17.01 25 ¶11; ia 130 ¶15)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Gịnị ka okwu ọnụ m na omume m na-egosi banyere otú m si ele onwe m anya?’—w17.01 25 ¶12.