AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
O Ji Ikike O Nwere Nyere Ndị Ọzọ Aka
E nyere Mọdekaị ọkwá dị elu nke mere ka o nwee ikike dị ukwuu (Esta 9:4; it-2 432 ¶2)
O mere ka ndị Juu malite ime ememme ha na-eme otu ugboro n’afọ nke ha ji eto Jehova (Esta 9:20-22, 26-28; it-2 716 ¶5)
Ọrụ ọ rụrụ baara ndị Chineke uru (Esta 10:3)
N’oge anyị a, ndị e nyetụrụ ikike ná nzukọ Jehova kwesịrị ịgbalịsi ike na-eme ka Mọdekaị.—cl 101-102 ¶12-13.