Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Zere Akụkọ Ndị Na-abụghị Eziokwu

Zere Akụkọ Ndị Na-abụghị Eziokwu

Ndị mmadụ nwere ike iche na ihe Elifaz kwuru bụ eziokwu maka na o meela agadi, bụrụkwa nwoke ma ihe (Job 4:1; it-1 713 ¶11)

Mana, ọ bụ ndị mmụọ ọjọọ mere o ji gwa Job ihe mere ka obi daa ya mbà (Job 4:14-16; w05 9/15 26 ¶2)

Ihe ụfọdụ Elifaz kwuru bụ eziokwu, ma ha adabaghị n’ihe na-eme Job (Job 4:19; w10 2/15 19 ¶5-6)

Ụwa Setan ka na-akọsa ihe na-abụghị eziokwu.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘M̀ na-ewepụta oge chọpụta ma akụkọ ndị m na-enweta hà bụ eziokwu?’—mrt 32 ¶13-17.