Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Mgbe I Chere na Ị Gaghịzi Edili Nsogbu Ndị Na-abịara Gị

Mgbe I Chere na Ị Gaghịzi Edili Nsogbu Ndị Na-abịara Gị

Mgbe ọnwụnwa nọ na-abịara Job, o weere ndụ ya ka ebe a manyere mmadụ ịrụ ọrụ ike (Job 7:1; w06 3/15 14 ¶10)

Ahụhụ ọ nọ na-ata mere ka o kwuo otú obi dị ya n’ezoghị ọnụ (Job 7:11)

O kwudịrị na ya chọrọ ịnwụ (Job 7:16; w20.12 16 ¶1)

Ọ bụrụ na e nwee mgbe ọ dị gị ka ị gaghịzi edili nsogbu ndị na-abịara gị, kpee ekpere kọọrọ Jehova otú obi dị gị, kọọkwara enyi gị ma nke a na-akọ otú obi dị gị. Ihe a nwere ike ịbụ ihe mbụ ga-eme ka obi rutụ gị ala.—g 4/12 20-21.