Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Gịnị bụ Alaeze Chineke?

Amaokwu Baịbụl: Aịza. 9:6, 7 ma ọ bụ Mat. 6:9, 10

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ka Alaeze Chineke ga-eme?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU NDỊ A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

NLETAGHACHI

Ajụjụ: Gịnị ka Alaeze Chineke ga-eme?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 72:16 ma ọ bụ Mat. 14:19, 20

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee mgbe Alaeze Chineke ga-achịwa ụwa?

EBE Ị GA-AHỤ ABỤ ỌMA 72:16 N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE: