Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dị Nso?

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dị Nso?

Ndị mmadụ ekwuola ọtụtụ ugboro na ụwa ga-agwụ, ma ọ gwụbeghị ruo ugbu a. N’ihi ya, ọgwụgwụ ụwa ọ̀ bụ akụkọ ifo ka ọ̀ bụ ihe ga-eme eme?

GỊNỊ KA BAỊBỤL KWURU?

  • Olee otú ụwa ga-esi agwụ?

  • Olee mgbe ọ ga-agwụ?

  • Gịnị ka ị ga-eme ka a ghara ibibi gị mgbe ọ ga-agwụ?

  • Olee otú ihe ga-adị n’ụwa mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume?

A kọwara ihe Baịbụl zara n’ajụjụ ndị a n’Ụlọ Nche a. Ihe ọ zara nwere ike ịtụ gị n’anya, kasiekwa gị obi.

Obi ga-adị Ndịàmà Jehova ụtọ inyere gị aka ka ị mụtakwuo ihe Chineke bu n’obi kee ụwa.