Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ikwusa Ozi Ọma na Ịkụzi Ihe n’Ụwa Niile

Ikwusa Ozi Ọma na Ịkụzi Ihe n’Ụwa Niile

OTÚ ỌRỤ ANYỊ SI GAA N’ỤWA NIILE

  • MBA OLE E KWUSARA OZI ỌMA NA HA 239

  • NDỊ NKWUSA 7,965,954

  • AWA OLE E JI KWUSAA OZI ỌMA 1,841,180,235

  • NDỊ A MỤỤRỤ BAỊBỤL 9,254,963

NÁ NKEBI A

Afrịka

Ndị nọ n’Afrịka na-ege ntị n’ozi ọma, ọ na-emekwa ka ha gbanwee àgwà ọjọọ ha. Gụọ banyere otu onye bụbu onye aṅụrụma na-aṅụcha mkpụrụ sịga iri isii kwa ụbọchị.

Amerịka na Mba Ndị Gbara Ya Gburugburu

Akụkọ ndị a kọrọ ebe a ga-eme ka ị mata na ịhụ ndị ọzọ n’anya na ịkụziri ha Baịbụl na-aba uru.

Eshia, Izrel na Mba Ndị Gbara Ya Gburugburu

Mbọ a na-agba n’ikwusa ozi ọma na-aba uru. Gụọ otú e si nyere otu nwoke kpuru ìsì, daakwa ogbi aka ịmata na ọnọdụ ya na-emetụ Chineke n’obi.

Yurop

Mmadụ nwere ike ịkpọ ndị ọzọ asị n’ihi ihe ọjọọ ọ nụrụ banyere ha. Gụọ otú otu ihe omume redio si mee ka e lewe Ndịàmà Jehova anya ọma.

Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik

O nwere ndị e ji akwụkwọ ozi akụziri Baịbụl n’obodo Kraịstchọọchị dị na Niu Ziland. Gịnị mere ụfọdụ ji akpọ ya “Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Chineke?”