Gaa n'Isiokwu

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Art na Zanna Capers: Chineke Nyeere Anyị Aka Anyị Ebiwekwa n’Udo

Art na Zanna Capers: Chineke Nyeere Anyị Aka Anyị Ebiwekwa n’Udo

Mgbe otu di na nwunye gbaburu alụkwaghịm malitere ịmụ Baịbụl, ha mụtara otú ha ga-esi merie ihe ndị kpataara ha nsogbu mgbe mbụ ha bụ di na nwunye. Ugbu a, ha alụọkwala ibe ha ọzọ, na-ebikwa n’udo.