Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Esta Nwere Obi Ike

Esta Nwere Obi Ike

Were Ya:

  1. 1. Esta si n’ezinụlọ

    N’em’uche Jehova.

    O sikwa n’aka Mọdekaị

    Mụt’ife Jehova.

    M’ihe bịara gbanwee.

    Ọ ghọziri nwuny’eze.

    M’ọ gbalịrị nwee ob’ike.

    M kpebiri na

    (UKWE)

    M ga n’eme ka Esta

    Maka n’o nwer’ob’ike.

    Ọ gbachiteere Jehova.

    M ga n’eme ka ya.

    M ga n’eme ka Esta

    Maka n’o ruber’isi.

    M ga n’eme ka ya.

    O nwere ob’ike.

  2. 2. Esta ma na di ya bụ

    Onye n’efea-rụsị.

    M’obi tọrọ di y’ụtọ

    N’Esta n’erub’isi.

    E nwere otuo-ge

    A gwara ya k’ọ gaa hụe-ze.

    Esta mere k’a zọpụta

    Ndị Chineke.

    (UKWE)

    M ga n’eme ka Esta

    Maka n’o nwer’ob’ike.

    Ọ gbachiteere Jehova.

    M ga n’eme ka ya.

    M ga n’eme ka Esta

    Maka n’o ruber’isi.

    M ga n’eme ka ya.

    O nwere ob’ike.