Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ị̀ Ma Aha Ndịozi Iri na Abụọ Jizọs?

Ị̀ Ma Aha Ndịozi Iri na Abụọ Jizọs?

Were Ya:

  1. 1. Ka Jizọs n’ekwusa ozi Al’eze Chineke,

    E nweren-dị so ya. Ha dị iri n’abụọ.

    Ha hụrụ ka Jizọs gwọrọn-dị ahụ́ n’esigh’ike.

    K’anyị gbalịa ma cheta ahan-dịozi Jizọs.

    (UKWE)

    Ha bụ: Pita, Jems, Jọn, Andru,

    Filip, Tọmọs, Judas, Matiu,

    Jems nwa Alfiọs, Saịmọn, na Tadiọs.

    Echefula Batolomiu.

  2. 2. Ha na Jizọs so n’ekwusa oziA-l’eze.

    Ha nọ n’egere ihe niile Jizọs kwuru.

    Man’otuo-nye hapụrụ ịn’eso Jizọs Kraịst.

    K’anyị gbalịa ma cheta ahan-dịozi Jizọs.

    (UKWE)

    Ha bụ: Pita, Jems, Jọn, Andru,

    Filip, Tọmọs, Judas, Matiu,

    Jems nwa Alfiọs, Saịmọn, na Tadiọs.

    Echefula Batolomiu.