Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)

Jiri Ndụ Kpọrọ Ihe (Nkebi nke 1)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 13 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Gịnị mere anyị ji kwesị iji ndụ kpọrọ ihe? Oleekwa otú anyị ga-esi egosi na anyị na-akwanyere ndụ anyị na nke ndị ọzọ ùgwù?