Gaa n'Isiokwu

Na-echeta Ọnwụ Jizọs

Na-echeta Ọnwụ Jizọs

N’afọ ọ bụla, Ndịàmà Jehova na-echeta ọnwụ Jizọs otú o kwuru ka e si na-echeta ya. (Luk 22:19, 20) Anyị ji obi ụtọ na-akpọ gị ka ị bịa nnọkọ a dị oké mkpa. Ị ga-amụta otú ndụ na ọnwụ Jizọs nwere ike isi baara gị uru.