Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)

Otú E Kwesịrị Isi Na-efe Chineke (Nkebi nke 1)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 15 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Ọ̀ bụ otú niile e si efe chineke dị ya mma? Ọ bụrụ na ọ bụghị, olee otú ị ga-esi amata otú Chineke chọrọ ka e si na-efe ya?