Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)

Otú E Kwesịrị Isi Na-efe Chineke (Nkebi nke 2)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 15 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Mmadụ ikwere na Chineke ọ̀ bụ ebe okwu biri? Ka ò nwere ihe ọzọ Chineke chọrọ ka ndị na-efe ya na-eme?