Gaa n'Isiokwu

JENỤWARỊ 28, 2022
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke Mbụ

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke Mbụ

Otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kọọrọ anyị otú ihe si kwụrụ gbasara ọrịa koronavaịrọs, gbaakwa anyị ume ka anyị mụrụ anya ka ihe ọ bụla ghara ịkpa adịm ná mma anyị na Jehova aka ọjọọ.