ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jenụwarị 2013

Ụlọ Nche a kwuru banyere ndị Baịbụl kwuru na ha nwere okwukwe na obi ike.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Nọọwee

Olee otú otu ajụjụ si mee ka otu ezinụlọ kwaga ebe a chọkwuru ndị nkwusa?

Nwee Obi Ike, Jehova Nọnyeere Gị!

I nwere ike ịmụta ihe n’otú Jọshụa, Jehoyada, Daniel, na ndị ọzọ si gosi na ha nwere okwukwe na obi ike.

Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Mee Ka Ị Ghara Ịnọ Jehova Nso

Chọpụta ihe ga-enyere gị aka ịma ụdị ọrụ ị ga-arụ, awa ole ị ga-eji na-atụrụ ndụ, na ihe ị ga-eme mgbe a chụrụ onye ezinụlọ unu n’ọgbakọ.

Na-abịaru Jehova Nso

Olee otú i nwere ike isi bịaruo Jehova nso ma ghara ikwe ka nkà na ụzụ, ahụ́ ike, ego, na nganga megharịa gị anya?

Ije Ozi n’Akwaghị Mmakwaara

E nwere ọtụtụ ihe Pọl onyeozi mejọrọ, nweekwa ihe ọma ndị o mere. Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka ya?

Ndị Okenye Ọgbakọ Bụ ‘Ndị Ọrụ Ibe Anyị Maka Ọṅụ Anyị’

Olee otú ndị okenye si enyere ụmụnna aka iji ọṅụ na-ejere Chineke ozi?

Otú Mkpọsa A Haziri nke Ọma Si Baa Uru

Gụọ otú nwata nwaanyị dị afọ iri si gbasie mbọ ike ịkpọ ụmụ akwụkwọ ha ndị na-asụ asụsụ Mapudungun ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Kraịst na Chili.