ỤLỌ NCHE Jun 2013 | Olee Mgbe Ịkpọasị Na-agaghị Adịkwa n’Ụwa?

Ọ bụ naanị Chineke ga-eme ka ịkpọasị kwụsịchaa. Olee otú ọ ga-esi eme ya, oleekwa mgbe ọ ga-eme ya?

ISIOKWU TETA! A

Ịkpọasị Bụ Nsogbu Zuru Ụwa Ọnụ

Gịnị bụ ịkpọasị? Gịnị mere e ji kwuo na ọ bụ nsogbu zuru ụwa ọnụ nke gbasara onye ọ bụla n’ime anyị?

ISIOKWU TETA! A

Olee Mgbe Ịkpọasị Na-agaghị Adịkwa n’Ụwa?

Akụkọ ndị mmadụ kọrọ na-egosi na Baịbụl na-enyere ndị mmadụ aka ịkwụsị ịkpọ ndị ọzọ asị. Olee mgbe ịkpọasị ga-akwụsịcha?

BỊARUO CHINEKE NSO

Jehova “Adịghị Ele Mmadụ Anya n’Ihu”

Chineke na-anụ ekpere nke ndị niile na-efe ya na-ekpegara ya n’agbanyeghị agbụrụ ma ọ bụ mba ha si, ma hà nwere ego ma ọ bụ na ha enweghị. Olee otú anyị si mara?

Ọmarịcha Akwụkwọ A Chọwara Kemgbe Ọtụtụ Narị Afọ

Chọpụta otú e si chọta akwụkwọ Baịbụl kacha ochie a sụgharịrị n’asụsụ Jọjin.

Ànyị Kwesịrị Ikpegara Ndị Senti Ekpere?

Ihe ga-enyere gị aka ịmara ma ikpegara ndị senti ekpere ò si n’Akwụkwọ Nsọ bụ ịmata azịza ajụjụ bụ́: Ụjọ ịgwa Chineke okwu ò kwesịrị ịtụ gị?

KỤZIERE ỤMỤ GỊ IHE

Gịnị Ka Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Akụkọ Otu Onye Omekome?

Mgbe Jizọs na-aga ịnwụ, o kwere otu onye omekome nkwa na ya na ya ga-anọ na paradaịs. Gịnị ka ihe ahụ Jizọs kwuru pụtara? Olee otú paradaịs ahụ ga-adị?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

N’agbanyeghị ezigbo mbọ ọtụtụ ndị gbarala iweta udo n’ụwa, ụmụ mmadụ enwebeghị ike iweta udo n’ụwa. Chọpụta ihe kpatara ya.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ndịàmà Jehova Hà Na-akwanyere Ndị Chọọchị Ọzọ Ùgwù?

Chọpụta otú ịkwanyere ndị ọzọ ùgwù si soro n’ihe e ji ama ezigbo Ndị Kraịst.