ỤLỌ NCHE Nọvemba 2013 | Gịnị Mere O Ji Esiri Ụfọdụ Ndị Ike Ịhụ Chineke n’Anya?

Ụgha okpukpe dị iche iche gharala kemgbe ọtụtụ afọ emeela ka ndị mmadụ chee na ha agaghị ahụli Chineke n’anya nakwa na ọ nọ n’ebe dị ezigbo anya. Olee otú anyị si mara na obi ataghị Chineke mmiri nakwa na anyị ga-amatali onye ọ bụ?

ISIOKWU TETA! A

Ihe Mere O Ji Esiri Ndị Mmadụ Ike Ịhụ Chineke n’Anya

Ọ̀ na-adị gị ka Chineke ọ̀ nọ n’ebe dị ezigbo anya, ka onye ị na-agaghị ahụli n’anya? Gụọ ihe mere o ji dị ụfọdụ Ndị Kraịst otú ahụ.

ISIOKWU TETA! A

Ụgha nke Mbụ: Chineke Enweghị Aha

Ànyị ga-amatali aha Chineke ma na-akpọ ya aha ya? Gịnị mere o ji dị mkpa ka anyị na-akpọ aha ahụ?

ISIOKWU TETA! A

Ụgha nke Abụọ: Ụmụ Mmadụ Agaghị Amatali Onye Chineke Bụ

Nkụzi Atọ n’Ime Otu na-eme ka ndị mmadụ ghara ịma onye Chineke bụ ma hụ ya n’anya. Ọ bụrụ na ị matalighị onye mmadụ bụ ma ọ bụ ghọta onye ọ bụ, ị̀ ga-ahụli ya n’anya?

ISIOKWU TETA! A

Ụgha nke Atọ: Obi Fere Chineke Azụ

Ọtụtụ ndị kweere na Chineke na-ata ndị mmehie ahụhụ ebighị ebi. Chineke ọ̀ na-eme ihe na-adịghị mma? Gịnị na-eme ndị mmadụ ma ha nwụọ?

ISIOKWU TETA! A

Eziokwu Ga-eme Ka I Nwere Onwe Gị

Olee ihe Jizọs kwuru nke na-akụziri anyị otú anyị ga-esi amata ma ihe okpukpe dị iche iche na-akụzi hà bụ eziokwu?

IHE NDỊ NA-EME KA E NWEE OBI ỤTỌ N’EZINỤLỌ

Otú Gị na Nwa Gị Na-eto eto Ga-esi Na-ekwurịta Okwu n’Eseghị Okwu

Nwa gị na-eto eto na-agbalị ka o kpebie ụdị mmadụ ọ ga-abụ. Otu ihe dị ya mkpa bụ ịnọ n’ebe ọ ga na-ekwu ihe dị ya n’obi. Olee otú ị ga-esi nyere ya aka?

BỊARUO CHINEKE NSO

“Onye Na-akwụ Ndị Na-achọsi Ya Ike Ụgwọ Ọrụ”

Olee ụdị okwukwe na-adị Jehova mma? Olee ụgwọ ọrụ ọ na-akwụ ndị na-efe ya?

ṄOMIE OKWUKWE HA

E ‘Sitere n’Ọrụ Rehab Kpọọ Ya Onye Ezi Omume’

Olee otú ihe Baịbụl kọrọ gbasara Rehab si egosi na o nweghị onye n’ime anyị Jehova na-ejighị kpọrọ ihe. Olee ihe okwukwe ya na-akụziri anyị?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ndị ezi omume niile hà ga-aga eluigwe? Chọpụta ihe Baịbụl kwuru.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ndịàmà Jehova Hà Chere na Ọ Bụ Naanị Ha Na-ekpere Chineke Otú Ọ Chọrọ?

Jizọs ò kwuru na a ga-azọpụta onye si ụzọ ọ bụla masịrị ya na-efe Chineke?