ỤLỌ NCHE Mach 2015 | Gịnị Ka Jizọs Gbapụtara Anyị na Ya?

Ọ̀ gbapụtara anyị n’aka ekwensu, ka ọ̀ bụ ná mbibi Chineke gaara ebibi anyị, ka ọ̀ bụkwanụ na gịnị?

ISIOKWU TETA! A

Ihe Mere Mgbapụta Ji Dị Anyị Mkpa

Ebe ọ bụ na Chineke hụrụ anyị n’anya, ọ̀ ga-eke anyị otú ọ ga na-agụ anyị agụụ ịdị ndụ ebighị ebi ma meekwa ka anyị ghara ịdị ndụ ebighị?

ISIOKWU TETA! A

Olee Uru Ọnwụ Jizọs na Mbilite n’Ọnwụ Ya Ga-abara Gị?

Gụọ ihe isii Baịbụl kwuru gosiri na ọnwụ otu onye ga-emeli ka ọtụtụ ndị mmadụ dị ndụ ebighị ebi.

ISIOKWU TETA! A

Olee Ebe na Oge A Ga-echeta Ọnwụ Jizọs?

N’afọ 2015, a ga-echeta ọnwụ Jizọs ná mgbede Fraịdee, abalị atọ n’ọnwa Eprel.

NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ

Ista Ọ̀ Bụ Ememme Ndị Kraịst n’Eziokwu?

Gịnị ka ndị ọkà mmụta kwuru gbasara ememme a na-ewu ewu?

AKỤKỌ NDỤ

Anya Jairo Na-enyere Ya Aka Ife Chineke

N’agbanyeghị na Jairo nwere ọrịa ụbụrụ nke mere ka ọ bụrụ naanị anya ya ka ọ na-emegharịli n’ahụ́ ya, obi dị ya ụtọ na ndụ ọ dị bara uru.

Ị̀ Maara?

Olee otú ọbụbụ Pọl onyeozi bụ nwa amaala Rom si baara ya uru? Olee otú e si akwụ ndị ọzụzụ atụrụ ụgwọ n’oge ochie?

Onyinye A Na-enye Ndị Eze

Ọ bụ eziokwu na ihe ndị na-esi ísì ọma bụ atụrụ tawa taa, ma, n’oge ochie e weere ha otú e si ewere ọlaedo.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ònye ruru eru ịta achịcha ma ṅụọ mmanya e ji echeta ọnwụ Jizọs?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ànyị Kwesịrị Iji Ihe Oyiyi Efe Chineke?

Ọ̀ ga-ewe Chineke iwe ma anyị jiri ihe oyiyi ma ọ bụ arụsị fee ya?