ỤLỌ NCHE Nọvemba 2015 | Olee Otú Chineke Si Ele Ịlụ Agha Anya?

Ihe Baịbụl kwuru nwere ike ịtụ gị n’anya.

ISIOKWU TETA! A

Olee Otú Chineke Si Ele Ịlụ Agha Anya?

N’oge ochie, Chineke gwara ndị ya ka ha lụọ agha. Ma n’oge Jizọs bịara n’ụwa, Jizọs gwara ndị mmadụ ka ha na-ahụ ndị iro ha n’anya. Gịnị gbanwere?

ISIOKWU TETA! A

Otú Chineke Si Lee Ịlụ Agha Anya n’Oge Ochie

Lee ihe atọ ị ga-eji amata agha Chineke kwadoro.

ISIOKWU TETA! A

Otú Chineke Si Lee Ịlụ Agha Anya n’Oge Ndịozi Jizọs

Ọ bụ eziokwu na Chineke agbanwebeghị otú o si ele ịlụ agha anya, ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ merenụ gosiri na o nwere ihe gbanwerenụ.

ISIOKWU TETA! A

Otú Chineke Si Ele Ịlụ Agha Anya n’Oge Anyị A

Oge Chineke ga-eme ka a kwụsị ịlụ agha eruwela.

Ị̀ Maara?

Gịnị mere Josef ji kpụọ isi ya na ajị agba ya tupu ya agaa hụ Fero? Baịbụl kwuru na nna Timoti bụ onye Grik. Ọ̀ pụtara na Timoti bụ onye Gris?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Echekwa M na M Na-ekpori Ndụ

Pawel Pyzara na-eme ihe ike, aṅụ ọgwụ ike, na-agụkwa akwụkwọ iji bụrụ ọkàiwu. Ma ndụ ya gbanwere mgbe ya na ụmụ nwoke asatọ lụchara ọgụ.

ṄOMIE OKWUKWE HA

“Nwa M M Hụrụ n’Anya nke Kwesịrị Ntụkwasị Obi n’Ime Onyenwe Anyị”

Gịnị nyeere Timoti aka ịkwụsị ime ihere ma ghọọ onye nlekọta e ji ama atụ n’ọgbakọ Ndị Kraịst?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ọ bụrụ na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, olee ebe ha ga-ebi?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Bụ Agha Amagedọn?

Amagedọn gbara naanị otu ugbo na Baịbụl. Ma, e kwuru gbasara agha a n’ebe niile na Baịbụl.