ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Mach 2016

Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mee 2 ruo Mee 29, 2016.

Ì Nwere Ike Inye Aka n’Ọgbakọ Unu?

Ì nwere ike ịna-eme ka onye ozi ala n’ọgbakọ unu?

Ndị Na-eto Eto—Ùnu Chọrọ Ime Baptizim?

Ajụjụ atọ ga-enyere gị aka ikpebi ma ì toruola ime baptizim.

Ndị Na-eto Eto​—⁠Ùnu Chọrọ Ime Baptizim?

Ajụjụ atọ ga-enyere gị aka ikpebi ma ì toruola ime baptizim.

Ndị Na-eto Eto—Olee Otú Unu Ga-esi Akwadebe Maka Ime Baptizim?

Gịnị ka i ga-eme ma i chee na i rubeghị ime baptizim, ma ọ bụ ndị mụrụ gị echee na i kwesịrị icheretụ?

Ndị Na-eto Eto​—⁠Olee Otú Unu Ga-esi Akwadebe Maka Ime Baptizim?

Gịnị ka i ga-eme ma i chee na i rubeghị ime baptizim, ma ọ bụ ndị mụrụ gị echee na i kwesịrị icheretụ?

Olee Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ọgbakọ Na-adị n’Otu?

Ọhụụ dị ná Mkpughe isi 9 kọwara mkpa ọ dị anyị ịdị n’otu.

Jehova Na-edu Ndị Ya n’Ụzọ nke Ndụ

Olee otú anyị ga-esi gosi na anyị chọrọ ka Jehova na-edu?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Olee mgbe Babịlọn Ukwu ahụ dọọrọ ndị Chineke n’agha? Setan ọ̀ kpọọrọ Jizọs gaa n’ụlọ nsọ ka ọ̀ bụ n’ọhụụ ka o gosiri ya ụlọ nsọ ahụ?