Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ỤLỌ NCHE Nke 2 n'Afọ 2017 | Ị̀ Ga-anabata Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị?

OLEE IHE I CHERE?

Olee onyinye kachanụ Chineke nyerela anyị?

Baịbụl kwuru, sị: “Chineke hụrụ ụwa n’anya nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya.”Jọn 3:16.

Ụlọ Nche a kwuru ihe mere Chineke ji zite Jizọs n’ụwa ka ọ nwụọ n’ihi anyị. O kwukwara otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka onyinye a o nyere anyị.

ISIOKWU TETA! A

Onyinye Pụrụ Iche Jehova Nyere Anyị

Baịbụl kwuru banyere otu onyinye dị oké ọnụ ahịa. Onyinye a ga-eme ka ndị nabatara ya dị ndụ ebighị ebi. È nwere onyinye ka ya baa uru?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Mere Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị Ji Dị Oké Ọnụ Ahịa?

Olee ihe ndị na-eme ka otu onyinye baa uru karịa ibe ya? Ichebara ihe ndị ahụ echiche ga-eme ka anyị jiri ihe mgbapụta ahụ kpọrọkwuo ihe.

ISIOKWU TETA! A

Olee Otú Ị Ga-esi Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị?

Ebe Kraịst hụrụ anyị n’anya, gịnị ka anyị kwesịrị ime?

Baịbụl Ò Kwuru na Ndị Wepụtara Onwe Ha Ijere Chineke Ozi Agaghị Alụ Di ma Ọ Bụ Nwunye?

Ụfọdụ okpukpe Ndị Kraịst achọghị ka ndị ụkọchukwu ha ma ọ bụ ndị isi ha na-alụ di ma ọ bụ nwunye. Ma, olee ihe Baịbụl kwuru banyere ya?

Otú Ụfọdụ Ndị Ohu Si Nwere Onwe Ha n’Oge Ochie na n’Oge A

N’oge ochie, Chineke napụtara ndị ya na-agba ohu. Ọ dị mwute na a ka na-emekpọ ọtụtụ nde mmadụ ọnụ taa ka ndị ohu.

Na-enye Ihe Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ

Inye ihe na-abara gị na ndị ọzọ uru. Ọ na-eme ka mmadụ na ibe ya na-adị ná mma. Olee otú ị ga-esi jiri obi ụtọ na-enye ihe?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru na “n’oge ikpeazụ,” a ga-enwe “oge dị oké egwu, nke tara akpụ.” Ihe a Baịbụl kwuru, ọ̀ bụ ihe na-eme n’oge a?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Olee Otú Àjà Jizọs Chụrụ Si Bụrụ “Ihe Mgbapụta n’Ọnọdụ Ọtụtụ Mmadụ”?

Olee otú ihe mgbapụta ahụ si agbapụta ndị mmadụ n’aka mmehie?