ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Febụwarị 2018

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Eprel 2 ruo 29, 2018.

Ṅomie Okwukwe Noa, Daniel, Job, nakwa Otú Ha Si Rube Isi

Ụfọdụ nsogbu ndị na-abịara anyị taa, bịakwaara ha. Olee ihe nyeere ha aka ịnọgide na-erubere Chineke isi?

Ị̀ Ma Jehova Otú Noa, Daniel, na Job Si Mara Ya?

Olee otú ha si mara Onye Pụrụ Ime Ihe Niile? Olee uru ọ baara ha? Olee otú anyị nwere ike isi na-enwe okwukwe ka ha?

AKỤKỌ NDỤ

Ihe Niile Kwere Omume n’Ebe Jehova Nọ

Otú okwu e kwuru na bọs ná mba Kegịstan si gbanwee ndụ otu di na nwunye.

Olee Ihe Mmadụ Iji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe Pụtara?

Baịbụl kwuru ihe e ji ama “onye mmụọ nsọ na-achị” na ihe dị iche ya na “onye anụ ahụ́ na-achị.”

Jiri Ofufe Chineke Kpọrọkwuo Ihe

Ịma Baịbụl nke ọma abụghị naanị ya ga-eme ka anyị jiri ofufe Chineke kpọrọ ihe. Olee ihe ọzọ ga-enyere anyị aka?

Ọṅụ Bụ Àgwà Chineke Na-eme Ka Anyị Nwee

Ọ bụrụ na nsogbu ndị na-abịara gị kwa ụbọchị na-anapụ gị ọṅụ, olee ihe i nwere ike ime ka i nwetakwa ọṅụ?

IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE

Otú E Si Jiri Okwu Ihu Ọha Kwusaa Ozi Ọma n’Ayaland

Gịnị mere Nwanna C. T. Russell ji kwetasie ike na e nwere ubi ‘ihe a kụrụ na ya charala maka owuwe ihe ubi’?