Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ỤLỌ NCHE Nke 2 n'Afọ 2018 | Olee Otú Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?

OLEE OTÚ IHE GA-ADỊ N’ỌDỊNIHU?

Ò nwetụla mgbe i chere otú ihe ga-adịrị gị na ezinụlọ gị n’ọdịnihu? Baịbụl kwuru, sị:

“Ndị ezi omume ga-enweta ụwa. Ha ga-ebikwa n’elu ya ruo mgbe ebighị ebi.”—Abụ Ọma 37:29.

Ụlọ Nche a ga-enyere gị aka ịmata ihe Chineke bu n’obi kee ụwa na ụmụ mmadụ. Ọ ga-enyekwara gị aka ịmata ihe ị ga-eme ka i rite uru na ya.

 

Ikwu Ihe Ga-eme n’Ọdịnihu

Ọtụtụ ndị ekwuola ihe nwere ike ime ọtụtụ puku afọ tupu ha emee. Ụfọdụ ihe ha kwuru mere, ụfọdụ emeghị.

Ndị Na-agụ Kpakpando na Ndị Na-akọ Ọdịnihu Hà Na-ahụ Ọdịnihu n’Eziokwu?

È nwere ike ịtụkwasị ụzọ ndị a e si akọ ọdịnihu obi?

Amụma Ndị Mezurulanụ

Ihe ndị Baịbụl kwuru ga-eme mezuru nnọọ otú o si kwuo ha.

Ihe Na-egosi na Amụma Baịbụl Bụ Eziokwu

Otu ihe a kpụrụ akpụ n’oge ochie nke na-egosi na amụma Baịbụl bụ eziokwu.

Nkwa Ndị Ga-emezu n’Ọdịnihu

Ọtụtụ amụma Baịbụl emezuola, ma ndị ọzọ ga-emezu n’ọdịnihu.

Ị Ga-adịli Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa

Baịbụl kwuru ihe Chineke bu n’obi kee ụmụ mmadụ.

Ọdịnihu Gị Dị Gị n’Aka

Ụfọdụ ndị kwetara na mmadụ agaghị ekwuli otú ọdịnihu ya ga-adị, kama na ọ dabeere n’akara aka onye ahụ. Ma, ihe a ọ̀ bụ eziokwu?

“Ndị Dị Umeala n’Obi Ga-enweta Ụwa”

Baịbụl kwuru na e nwere mgbe ikpe na-ezighị ezi na mmegbu na-agaghịzi adị.