ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọgọst 2018

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọktoba 1 ruo 28, 2018.

Ị̀ Ma Ihe Niile Merenụ?

Olee ụkpụrụ Baịbụl atọ ga-enyere anyị aka ịchọpụta ma akụkọ ndị anyị nụrụ hà bụ eziokwu?

Ejila Otú Mmadụ Di Ekpebi Otú Ị Ga-esi Ewere Ya

Mụta ihe atọ gosiri na iji ihe anyị hụrụ ekpebi otú mmadụ dị adịghị mma.

AKỤKỌ NDỤ

Ekpebisiri M Ike na Agaghị M Akụda Aka

Mụta ihe ndị merela Maxim Danyleyko obi ụtọ kemgbe iri afọ isii na asatọ ọ na-eje ozi ala ọzọ.

Ndị Na-emesapụ Aka Na-enwe Obi Ụtọ

Olee otú imesapụ aka ga-esi eme ka anyị na-enwe obi ụtọ?

Soro Jehova Na-arụ Ọrụ Kwa Ụbọchị

Olee ụzọ ise anyị na Jehova nwere ike isi na-arụkọ ọrụ?

Ndidi Na-eme Ka Anyị Na-enwe Olileanya

Mụta ihe inwe ndidi pụtara, otú i nwere ike isi na-enwe ya, na uru ọ ga-abara gị ma i nwee ya.

IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE

Otú E Si Kụọ Mkpụrụ Alaeze Mbụ na Pọtugal

Olee nsogbu ndị mbụ kwusara ozi ọma na Pọtugal meriri?