ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Mach 2019

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite Mee 6 to Jun 2, 2019

Gịnị Na-egbochi Ime M Baptizim?

Ụfọdụ ndị matarala Jehova na-egbu oge ime baptizim. Gịnị ga-enyere ha aka imeri ihe ndị nwere ike ime ka o siere ha ike ime baptizim?

Gee Jehova Ntị

Olee otú Jehova si agwa anyị okwu taa? Olee uru ige Chineke ntị ga-abara anyị?

Na-egosi na Ihe Gbasara Ndị Ọzọ Na-emetụ Gị n’Obi

Olee otú Jehova na Jizọs si gosi na ihe banyere ndị ọzọ na-emetụ ha n’obi, oleekwa otú anyị nwere ike isi ṅomie ha?

Na-egosi na Ihe Banyere Ndị Mmadụ Na-emetụ Gị n’Obi Mgbe Ị Nọ n’Ozi Ọma

Olee ụzọ anọ anyị nwere ike isi gosi ndị anyị na-ezi ozi ọma na ihe banyere ha na-emetụ anyị n’obi?

Ịdị Mma, Olee Otú Anyị Nwere Ike Isi Mụta Ya?

Gịnị bụ ịdị mma? Gịnị mere anyị ji kwesị ịgbalị mụta ya?

Jehova Ji “Amen” Ị Na-ekwe Kpọrọ Ihe

Ọtụtụ ndị na-ekwekarị ‘amen’ ma e kpechaa ekpere. Gịnị ka ‘amen’ pụtara, oleekwa otú e si kwuo ya na Baịbụl?