ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Febụwarị 2020

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Eprel 6 ruo Mee 3, 2020.

Jehova Nna Anyị Hụrụ Anyị n’Anya nke Ukwuu

Obi kwesịrị isi anyị ike na Nna anyị nke eluigwe hụrụ anyị n’anya, na-elekọta anyị, nakwa na o mekataghị gbahapụ anyị.

Anyị Hụrụ Jehova Nna Anyị n’Anya nke Ukwuu

Gụọ Ụlọ Nche a ka ị hụ ihe ụfọdụ anyị ga-eme iji gosi na anyị hụrụ Nna anyị na-elekọta anyị, bụ́ Jehova, n’anya.

Na-eme Udo, Kama Ime Anyaụfụ

Anyaụfụ nwere ike ịbata anyị n’obi mgbe ụfọdụ. Lee ihe ụfọdụ anyị nwere ike ime iji na-eme udo kama ime anyaụfụ.

Kwe Ka Jehova Mee Ka Obi Ruo Gị Ala

Hana, Pọl onyeozi, na Eze Devid chegburu onwe ha. Gịnị ka anyị ga-amụta n’otú Jehova si kasie onye nke ọ bụla n’ime ha obi ma mee ka obi ruo ya ala?

AKỤKỌ NDỤ

Ịmụta Ihe n’Aka Ndị Na-eme nke Ọma Mere Ka Jehova Gọzie M

Léonce Crépeault kọrọ otú ndị na-eme nke ọma n’ofufe Jehova si nyere ya aka ịkwụsị ịtụ ụjọ, nke mere ka ozi ya na-atọ ya ụtọ kemgbe afọ iri ise na asatọ o jewere ozi oge niile.

Ị̀ Maara?

Olee otú ihe ndị mgbe ochie si gosi na e nwere onye bụ́ Belshaza chịrị Babịlọn?