ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Mach 2020

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mee 4 ruo 31, 2020.

Ịhụ Jehova n’Anya Ga-eme Ka I Mee Baptizim

Ịhụ Jehova n’anya nwere ike ime ka i mee baptizim. Ma, olee ihe nwere ike ime ka ị ghara ịchọ ime baptizim?

Ị̀ Dịla Njikere Ime Baptizim?

Ihe ị zara n’ajụjụ ndị dị n’isiokwu a ga-enyere gị aka ikpebi.

AKỤKỌ NDỤ

“Lee Anyị! Ziga Anyị”

Jack na Marie-Line kọrọ ihe mere ha ji bido ozi oge niile na ihe nyeere ha aka inwe ike ije ozi n’ebe ndị e zigara ha.

Olee Mgbe Anyị Kwesịrị Ikwu Okwu?

Mụọ gbasara ụfọdụ ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl ga-enyere anyị aka ịmata mgbe anyị kwesịrị ikwu okwu na mgbe anyị kwesịrị ịgbachi nkịtị.

Jirinụ Obi Unu Niile Hụ Ibe Unu n’Anya

Jizọs kwuru na ọ bụ ịhụnanya ka a ga-eji mata ndị bụ́ ezigbo Ndị Kraịst. Olee otú ịhụnanya si enyere anyị aka ịna-eme udo, ghara ịna-ele mmadụ anya n’ihu, na-elekwa ndị ọzọ ọbịa?

Ị̀ Maara?

E wezụga Baịbụl, olee ihe ọzọ gosiri na o nwere mgbe ndị Izrel bụ ndị ohu n’Ijipt?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Ole ndị bụ ndị uwe ojii ụlọ nsọ nke ndị Juu? Gịnị bụ ọrụ ha?