Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ỤLỌ NCHE Nke 2 n'Afọ 2021 | Ụwa Ọhụrụ Dị Nso

Ihe ndị na-eme n’ụwa hà na-egosi na ọgwụgwụ ụwa dị nso? Ọ bụrụ na ọ bụ ihe ha na-egosi, ò nwere ihe anyị ga-eme ka a ghara ibibi anyị? Gịnị ga-eme ma ụwa gwụ? Isiokwu ndị gbara n’Ụlọ Nche a ga-akọwa ihe Baịbụl zara n’ajụjụ ndị a. Ha ga-akasikwa anyị obi.

 

Ụwa Ọhụrụ Dị Anyị Mkpa

Otú ihe si kwụrụ n’ụwa ugbu a gosiri na ụwa ọhụrụ dị anyị mkpa n’eziokwu.

Ụwa A Ọ̀ Na-aga Ịgwụ n’Eziokwu?

Baịbụl kwuru gbasara ọgwụgwụ ụwa, ma, o kwukwara na ụmụ mmadụ ga-ebi n’ụwa nkịtị a ruo mgbe ebighị ebi.

Olee Mgbe Ụwa Ga-agwụ? Ihe Jizọs Kwuru

Ị̀ na-ahụ ka ihe ndị Jizọs buru n’amụma na-emezu?

Ihe Ị Ga-eme Ka I Nwee Ike Ibi n’Ụwa Ọhụrụ

Olee ihe gbasara anyị na Chineke ịbụ enyi na ịdị ndụ mgbe a ga-ebibi ụwa?

Mgbe Ụwa Ga-aghọ Paradaịs Dị Nso

Olee otú ihe ga-adị n’ụwa mgbe Chineke ga-emezu nkwa ya?

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dị Nso?

Ihe Baịbụl zara nwere ike ịtụ gị n’anya.