ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Septemba 2022

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Nọvemba 7 ruo Disemba 4, 2022.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 37

Ị Ga-atụkwasịli Ụmụnna Gị Obi

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 38

Bụrụ Onye A Ga-atụkwasịli Obi

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Olee ndị a ga-akpọlite n’ọnwụ n’ụwa, oleekwa ụdị mbilite n’ọnwụ ha ga-enweta?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Gịnị ka Pọl bu n’obi mgbe ọ sịrị na ọ dị ka ‘à ga-asị na ya bụ nwa a mụkworo amụkwo’? (1 Ndị Kọrịnt 15:8)