ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọgọst 2023

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite Ọktoba 9 ruo Nọvemba 5, 2023.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 33

Mụta Ihe n’Aka Daniel

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 9 ruo 15, 2023

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 34

Mụta Ihe n’Amụma Ndị E Dere na Baịbụl

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 16 ruo 22, 2023.

Ihe Ị Ga-eme ma Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Na-ele Ndị Gba Ọtọ

Olee otú di na nwunye nwere ike isi gbakọọ aka mee ka otu n’ime ha kwụsị ile ndị gba ọtọ, onye nke ọzọ atụkwasịwakwa ya obi?

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 35

Na-enwe Ndidi

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 23 ruo 29, 2023.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 36

Buru Ihe Ndị I Kwesịrị Iburu, Tụfuo Ndị nke Ọzọ

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 30 ruo Nọvemba 5, 2023.