ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọktoba 2023

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Disemba 11, 2023 ruo Jenụwarị 7, 2024.

1923—Ihe Ndị Mere Otu Narị Afọ Gara Aga

Afọ 1923 ga-agba Ndị Mmụta Baịbụl ume n’ihi na otú ha si efe Chineke na otú ha si ekwusa ozi ọma malitere gosiwe na ha dị n’otu, nke bụ́kwanụ ihe e ji ama ezigbo Ndị Kraịst taa.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 42

Ị̀ ‘Na-eji Obi Gị Niile Erube Isi’?

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 11 ruo 17, 2023.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 43

“Ọ Ga-eme Ka Unu Sie Ike”

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 18 ruo 24, 2023.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 44

Ghọta Okwu Chineke Nke Ọma

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 25 ruo 31, 2023.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 45

Jiri Ihe Ọma Meere Gị Ife Jehova n’Ụlọ Nsọ Ihe Atụ Ya Kpọrọ Ihe

Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 1 ruo 7, 2024.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

N’oge ụmụ Izrel nọ n’ala ịkpa, è nwere ihe ọzọ ha riri ma e wepụ mana na nnụnụ kwel?