ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Eprel 2024
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Jun 10 ruo Julaị 7, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 14
‘Jisie Ike Na-eme Nke Ọma Ruo Mgbe I Tozuru Etozu’
Isiokwu a bụ maka izu Jun 10 ruo 16, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 16
Otú Ị Ga-esi Na-enwekwu Ọṅụ n’Ozi Gị
Isiokwu a bụ maka izu Jun 24 ruo 30, 2024.
AKỤKỌ NDỤ
Ebe M Na-adịghị Ike Emeela Ka A Hụkwuo Ike Chineke
Nwanna Erkki Mäkelä kọwara otú Jehova si nyere ya aka imeri nsogbu ndị bịaara ya n’oge ọ na-eje ozi oge niile, ma n’oge o jere ozi ala ọzọ na Kolombia ebe ndị agha ọlụọ ọgbalaga na-akpa ike.
Ị̀ Maara?
Gịnị mere ndị na-abụghị ndị Izrel ji soro ná ndị agha Eze Devid?