Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

N’egbughị Oge Ọ Bụla

N’egbughị Oge Ọ Bụla

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Ụmụ nnụnnụ n’abụ abụ,

    Ebe niile bụ sọm-ma.

    Ị n’aga n’elegharịa-nya,

    Ọmarịch’anwụ n’acha n’igwe.

    Ndị nwụrụa-nwụ n’ebili,

    Obi dịkwa gị ụtọ.

    Ụw’aghọla paradaịs

    N’egbugh’ogeọ bụla.

  2. 2. Ọmarịcha ụlọ juru

    N’akan-ri na n’ak’ekpe.

    Egwu n’ada nam-bar’ezi.

    Ebe niile mar’ezigbo mma.

    Ih’akụrụ achaala

    N’eche k’abịa ghọrọ ya.

    Ụw’aghọla paradaịs

    N’egbugh’ogeọ bụla.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Anyị gwara ndịe-nyia-nyị

    Ihe’ndịa-nyị n’atụa-nya ha.

    Enweghịzịo-nye n’eb’akwa,

    Ihe niile agbanwela.

  3. 3. Obi dịo-ny’ọ bụla ụtọ

    Nan-sogbu adịghịzị.

    Udo juru n’ebe niile.

    Gị nan-dị ikwu n’ibe gị nọ.

    Anyị n’ekele Jehova,

    O merea-nyị ih’ọma.

    Ọ gọziel’anyị niile

    N’egbugh’ogeọ bụla.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Kwa ụbọchị m g’ekwu sị,

    “Obi dị mụ’tọ ịhụ gị!”

    Ọdịl’anya m ji n’eche

    K’i bilite kam makụọ gị.

  4. 4. N’egbugh’ogeọ bụla

    Ụwa niile g’agbanwe.

    Ob’ihe Jehova kwuru.

    Amam n’ọ g’emezu nkwa ya.

    M cheta ih’ọman-dịa

    O n’emesim ob’ike.

    Amakwam n’ọ g’eme ha

    N’egbughị ogeọ bụla.