Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

M Na-enyefe Gị Ndụ M

M Na-enyefe Gị Ndụ M

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Anyanwụ na kpakpando,

    Ha niile bụọ-rụa-ka gị.

    M cheta n’ị bụ ezi Chineke,

    Obi n’adịm ụtọ.

  2. 2. M nyefee gịn-dụm niile,

    Ọ bụ gị ga n’eduzim.

    Ọ bụ naanị gị kam chọrọ ife.

    Agaghịm ahapụ gị.

    (UKWE)

    I mere kam d’ike,

    Kam chegharịa

    Ma nwee olileanya.

    I zitere Jizọs

    K’ọ gbapụtam.

    M n’enyefe gịn-dụm.

    M n’enyefe gịn-dụm.

  3. 3. Anyanwụ n’acha n’elu,

    Ọ n’eme kam cheta gị.

    Ịhụnanya gị, ya n’ebere gị,

    Ha n’eme k’obim ṅụrịa.

    (UKWE)

    I mere kam d’ike,

    Kam chegharịa

    Ma nwee olileanya.

    I zitere Jizọs

    K’ọ gbapụtam.

    M n’enyefe gịn-dụm.

    M n’enyefe gịn-dụm.

    (UKWE)

    I mere kam d’ike,

    Kam chegharịa

    Ma nwee olileanya.

    I zitere Jizọs

    K’ọ gbapụtam.

    M n’enyefe gịn-dụm.

    M n’enyefe gịn-dụm.