Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2018

Usoro ihe omume Mgbakọ Ukwu “Nwee Obi Ike” nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2018.

Fraịdee

Isiokwu ihe omume ụbọchị taa si na Jọshụa 1:7. Ọ sịrị: “Nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu.”

Satọdee

Olee otú anyị ga-esi na-ekwu okwu Chineke n’atụghị egwu?

Sọnde

Ndị Chineke kwesịrị inwe obi ike maka ihe ndị ga-eme n’ọdịnihu.

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịma ihe ụfọdụ gbasara mgbakọ ukwu a, gụọ ebe a.