Akwụkwọ Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2019

Akwụkwọ usoro ihe omume Mgbakọ Ukwu “Ịhụnanya Adịghị Ada Ada” nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2019.

Fraịdee

Isiokwu ihe omume ụbọchị Fraịdee si na 1 Tesalonaịka 4:9. Ọ sịrị: “Unu bụ ndị Chineke na-akụziri ịhụrịta ibe unu n’anya.”

Satọdee

Isiokwu ihe omume ụbọchị Satọdee si na Ndị Efesọs 5:2. Ọ sịrị: “Na-ejenụ ije n’ịhụnanya.”

Sọnde

Isiokwu ihe omume ụbọchị Sọnde si na Jud amaokwu nke 21. Ọ sịrị: “Nọrọnụ n’ịhụnanya Chineke.”

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

Ihe ga-enyere ndị bịara mgbakọ aka, ha kwesịrị ịma.