Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa?

Ndịàmà Jehova nọ n’ụwa niile, ha sikwa n’agbụrụ dị iche iche. Gịnị mere ha ji dịrị n’otu n’agbanyeghị na ha si obodo dị iche iche?

Gịnị Bụ Uche Chineke?

Chineke chọrọ ka ndị mmadụ niile mara ihe bụ uche ya. Gịnị bụ uche ya, ole ndị na-akụziri ndị ọzọ uche Chineke taa?

ISI NKE 1

Olee Ụdị Ndị Anyị Bụ?

Ndịàmà Jehova ole ka ị ma? Gịnị na gịnị ka ị ma banyere anyị?

ISI NKE 2

Gịnị Mere Anyị Ji Na-aza Ndịàmà Jehova?

Gụọ banyere ihe atọ mere anyị ji aza Ndịàmà Jehova.

ISI NKE 3

Olee Otú E Si Maliteghachi Ịkụzi Eziokwu Dị na Baịbụl?

Olee otú anyị si mara na ihe anyị na-akụzi taa bụ eziokwu dị na Baịbụl?

ISI NKE 4

Gịnị Mere Anyị Ji Bipụta Baịbụl A Na-akpọ Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ?

Gịnị mere Baịbụl a ji dị iche ná ndị ọzọ?

ISI NKE 5

Olee Uru Ị Ga-erite ma Ị Bịa Ọmụmụ Ihe Anyị?

Ihe anyị kwo aga ọmụmụ ihe bụ ka anyị mụọ Baịbụl, gbaakwa ụmụnna anyị ume. Anyị ga-eji obi anyị niile nabata gị.

ISI NKE 6

Olee Uru Anyị Na-erite ma Anyị na Ụmụnna Anyị Na-akpakọrịta?

Baịbụl gbara anyị ume ka anyị na-aga ọmụmụ ihe. Mụta uru ị ga-erite ma gị na Ndịàmà Jehova na-akpakọrịta.

ISI NKE 7

Olee Otú Anyị Si Amụ Ihe?

Ì chetụla ihe anyị na-eme n’ọmụmụ ihe anyị? Ọ bụrụ na ị bịa ọmụmụ ihe anyị, otú a ga-esi akụziri gị Baịbụl ga-amasị gị.

ISI NKE 8

Gịnị Mere Anyị Ji Eji Ejiji Dị Mma Aga Ọmụmụ Ihe Anyị?

Otú anyị si eji ejiji ọ̀ gbasara Chineke? Gụọ ihe Baịbụl kwuru nke na-enyere anyị aka ịma ụdị ejiji anyị kwesịrị ịna-eji.

ISI NKE 9

Olee Otú Kacha Mma Anyị Ga-esi Na-akwadebe Ọmụmụ Ihe?

Ị ga-aka aghọta ihe a na-amụ n’ọmụmụ ihe ma ọ bụrụ na i buru ụzọ kwadebe ya n’ụlọ.

ISI NKE 10

Gịnị Bụ Ofufe Ezinụlọ?

Chọpụta otú ofufe ezinụlọ ga-esi nyere gị aka ka ị bịaruo Chineke nso nakwa otú ọ ga-esi mee ka ezinụlọ gị dịrị n’otu.

ISI NKE 11

Gịnị Mere Anyị Ji Aga Mgbakọ?

Kwa afọ, anyị na-aga mgbakọ ugboro atọ. Olee uru anyị na-erite ma anyị gaa mgbakọ ndị a?

ISI NKE 12

Olee Otú E Si Hazie Ozi Ọma Anyị Na-ekwusa?

Anyị na-eme ihe Jizọs mere mgbe ọ nọ n’ụwa. Olee otú anyị si ekwusa ozi ọma?

ISI NKE 13

Ònye Bụ Ọsụ Ụzọ?

Ụfọdụ Ndịàmà Jehova na-eji awa iri atọ, iri awa ise ma ọ bụ karịa aga ozi ọma kwa ọnwa. Gịnị mere ha ji ekpebi na ha ga-abụ ndị ọsụ ụzọ?

ISI NKE 14

Olee Ụlọ Akwụkwọ Ndị Ọsụ Ụzọ Na-agagasị?

Olee ọzụzụ pụrụ iche a na-enye ndị ji oge ha niile na-ekwusa ozi ọma Alaeze?

ISI NKE 15

Olee Ọrụ Ndị Okenye Na-arụ n’Ọgbakọ Anyị?

Ndị okenye na Chineke dị n’ezigbo mma. Ha jikwa obi ha dum elekọta atụrụ Chineke. Olee otú ha si enyere anyị aka?

ISI NKE 16

Olee Ọrụ Ndị Ohu Na-eje Ozi Na-arụ?

Ndị ohu na-eje ozi na-enye aka eme ka ihe na-aga siriri werere n’ọgbakọ. Gụọ gbasara otú ha si enyere ndị na-abịa ọmụmụ ihe aka.

ISI NKE 17

Gịnị Bụ Ọrụ Ndị Nlekọta Sekit?

Gịnị mere ndị nlekọta sekit ji aga eleta ọgbakọ? Olee ihe i nwere ike ime ka ọbịbịa ha baara gị uru?

ISI NKE 18

Olee Otú Anyị Si Agbatara Ụmụnna Anyị Ọsọ Enyemaka ma Ha Nwee Ọdachi?

E nwee ọdachi, anyị na-agbatara ụmụnna anyị ọsọ enyemaka ozugbo ozugbo. Olee otú anyị si eme ya?

ISI NKE 19

Ònye Bụ “Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Onye Nwekwara Uche”?

Jizọs kwere nkwa na ya ga-ahọpụta ohu ga na-enye anyị nri ime mmụọ n’oge a. Olee otú ohu a si enye anyị nri a?

ISI NKE 20

Olee Ọrụ Òtù Na-achị Isi Na-arụ Taa?

N’oge ndịozi Jizọs, ọ bụ “ndịozi na ndị okenye nọ na Jeruselem” bụ òtù na-achị isi. Ole ndị ka ha bụ taa?

ISI NKE 21

Gịnị Bụ Betel?

Betel bu ebe pụrụ iche a na-anọ arụ ọrụ dị ezigbo mkpa. Gụọ banyere ndị na-arụ na Betel.

ISI NKE 22

Gịnị Ka A Na-eme n’Alaka Ụlọ Ọrụ?

A na-akpọgharị onye ọ bụla chọrọ ịhụ ihe a na-eme n’alaka ụlọ ọrụ anyị. Anyị ga-anabata gị ma ị bịa.

ISI NKE 23

Olee Otú E Si Ede Akwụkwọ Anyị? Oleekwa Otú E Si Asụgharị Ha?

Anyị na-ebipụta akwụkwọ anyị n’ihe karịrị narị asụsụ isii. Gịnị mere anyị ji agba ụdị mbọ a?

ISI NKE 24

Olee Otú Anyị Si Enweta Ego Anyị Ji Na-arụ Ọrụ Ikwusa Ozi Ọma n’Ụwa Niile?

Olee otú otú anyị si enweta ego anyị ji akwado ọrụ zuru ụwa ọnụ si dị iche n’otú ndị okpukpe ndị ọzọ si enweta ego?

ISI NKE 25

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze? Oleekwa Otú E Si Enweta Ego E Ji Arụ Ha?

Gịnị mere anyị ji akpọ ebe anyị na-anọ efe Chineke Ụlọ Nzukọ Alaeze? Chọpụta otú ụlọ ndị a si abara ọgbakọ Ndịàmà Jehova uru.

ISI NKE 26

Olee Ihe Anyị Ga-eme Ka Ụlọ Nzukọ Alaeze Anyị Na-adị Mma n’Anya?

Ụlọ Nzukọ Alaeze dị ọcha na-eme ka e too Chineke. Olee ihe anyị na-eme ka Ụlọ Nzukọ Alaeze anyị dị ọcha?

ISI NKE 27

Olee Uru Ọ́bá Akwụkwọ Dị n’Ụlọ Nzukọ Alaeze Baara Anyị?

Ò nwere ihe ụfọdụ ị ga-achọ ịmatakwu na Baịbụl? Jiri akwụkwọ ndị dị n’ọ́bá akwụkwọ dị n’Ụlọ Nzukọ Alaeze na-eme nchọnchọ.

ISI NKE 28

Gịnị Ka Ị Ga-ahụ ma Ị Gaa Ebe Anyị Na-edewe Ihe n’Ịntanet?

Ị ga-amata eziokwu banyere anyị na ihe anyị kweere, hụkwa otú e si jiri Baịbụl zaa ajụjụ ndị i nwere.

Ị̀ Ga-eme Uche Jehova?

Jehova Chineke hụrụ gị n’anya. Olee ihe ị ga-eme iji gosi na ị chọrọ ime uche ya?