‘N’ezie Chineke Mere Ya Onyenwe Anyị na Kraịst’

Anyị nwere ike inwewe obi abụọ nke ga-emebi okwukwe anyị. Fim a ga-eme ka i kwenyesie ike na Jizọs, bụ́ Mesaya ahụ na Eze nke Alaeze Chineke.

‘N’ezie Chineke Mere Ya Onyenwe Anyị na Kraịst’ (Nke Mbụ)

Gịnị mere i ji kweta na Chineke mere Jizọs Onyenwe Anyị na Kraịst?

‘N’ezie Chineke Mere Ya Onyenwe Anyị na Kraịst’ (Nke Abụọ)

Hụ ihe ga-enyere gị aka inwe okwukwe siri ike na Jizọs.