Kụziere Ụmụ Gị Ihe

Ndị nne na nna, jirinụ akụkọ ndị a kụziere ụmụ unu ihe ndị dị na Baịbụl.

Okwu Mmalite

Ihe ndị e dere n’akwụkwọ Diuterọnọmi nwere ike inyere gị aka ịzụ ụmụ gị.

ISI NKE 1

Ihe A Na-amabughị Chineke Mere Ka Anyị Mara

E nwere ihe Baịbụl kpọrọ “ihe nzuzo dị nsọ.” Ị̀ chọrọ ịma ihe ọ bụ?

ISI NKE 2

Ribeka Chọrọ Ime Ka Obi Dị Jehova Ụtọ

Olee otú anyị ga-esi na-eme ka Ribeka? Gụọ banyere ya.

ISI NKE 3

Rehab Kweere na Jehova

Gụọ otú e si chebe Rehab na ndị ezinụlọ ha mgbe e gburu ndị Jeriko.

ISI NKE 4

O Mere Papa Ya Obi Ụtọ, Meekwa Jehova Obi Ụtọ

Olee ihe nwa Jefta mere? Olee otú anyị ga-esi na-eme ka ya?

ISI NKE 5

Samuel Akwụsịghị Ime Ihe Dị Mma

Olee otú ị ga-esi eme ka Samuel, na-eme ihe dị mma mgbe ndị ọzọ na-eme ihe na-adịghị mma?

ISI NKE 6

Ụjọ Atụghị Devid

Gụọ akụkọ Devid na Baịbụl gị ka ị mụta ihe mere na ụjọ atụghị ya.

ISI NKE 7

È Nwere Mgbe Ụjọ Na-atụ Gị, Ya Adị Gị Ka E Nweghị Onye Ga-enyere Gị Aka?

Gịnị ka Jehova gwara Ịlaịja mgbe ọ̀ dị ya ka e nweghị onye ga-enyere ya aka? Gịnị ka ị mụtara n’aka Ịlaịja?

ISI NKE 8

Ndị Enyi Josaya Na-eme Ihe Dị Mma

Baịbụl kwuru na o siiri Josaya ike ime ihe dị mma. Gụọ otú ndị enyi ya si nyere ya aka.

ISI NKE 9

Jeremaya Akwụsịghị Ịgwa Ndị Mmadụ Ihe Jehova Kwuru

Ọ bụ eziokwu na a na-achị Jeremaya ọchị ma chọọ imerụ ya ahụ́, gịnị mere na ọ kwụsịghị ịgwa ha ihe Chineke kwuru?

ISI NKE 10

Jizọs Na-erube Isi Mgbe Niile

Ọ naghị adịchara ụfọdụ mfe irubere mama ha na papa ha isi. Gụọ ihe Jizọs mere ka ị hụ ihe i nwere ike ịmụta n’aka ya.

ISI NKE 11

Ha Dere Gbasara Jizọs

Gụọ banyere mmadụ asatọ so dee Baịbụl. Ha nọkwa ndụ mgbe Jizọs bịara n’ụwa.

ISI NKE 12

Nwa Nwanne Pọl Atụghị Ụjọ

Otu nwa okorobịa mere ka a ghara igbu nwanne mama ya. Gịnị ka o mere?

ISI NKE 13

Timoti Chọrọ Inyere Ndị Mmadụ Aka

Gịnị ka ị ga-eme ka obi na-adị gị ụtọ ka Timoti?

ISI NKE 14

Alaeze nke Ga-achị Ụwa Niile

Olee otú ụwa ga-adị mgbe Jizọs ga na-achị ụwa? Ị̀ ga-achọ ibi na Paradaịs?