Bịaruo Jehova Nso

Chineke chọrọ ka ị bịaruo ya nso. I jiri akwụkwọ a na-amụ Baịbụl, ọ ga-enyere gị aka ime ya.

Okwu Mmalite

Ị ga-emeli ka gị na Chineke dị ná mma, o nweghịkwa onye ga-eme ka unu kwụsị ịdị ná mma.

ISI 1

“Lee, Chineke Anyị Ka Onye A Bụ”

Gịnị mere Mozis ji jụọ Chineke aha ya ebe ọ bụ na ọ mabu ya?

ISI NKE 2

Ị̀ Pụrụ ‘Ịbịaru Chineke Nso’ n’Ezie?

Jehova Chineke, Onye kere eluigwe na ala na-akpọ anyị òkù ka anyị bịa bụrụ enyi ya, ọ na-ekwekwa anyị nkwa na anyị ga-abụli enyi ya.

ISI NKE 3

‘Nsọ, Nsọ, Nsọ Ka Jehova Dị’

Gịnị mere Baịbụl ji kwuo na ihe dị nsọ na-amakwa mma n’anya?

ISI NKE 4

‘Jehova Dị Ukwuu n’Ike’

Ike Chineke ò kwesịrị ime ka anyị na-atụ ya egwu? Onye zara ee zatara ya, onye zara ee e zatakwara ya.

ISI NKE 5

Ike Ike Ihe—“Onye Meworo Eluigwe na Ụwa”

Ihe niile Chineke kere, ma anyanwụ, ma obere ụmụ nnụnụ, na-akụziri anyị ihe dị ezigbo mkpa.

ISI NKE 6

Ike Ibibi Ihe—“Jehova Bụ Onye Agha”

Olee otú “Chineke nke udo” ga-esi na-alụ agha?

ISI NKE 7

Ike Nchebe—“Chineke Bụụrụ Anyị Ebe Mgbaba”

E nwere ụzọ abụọ Chineke si echebe anyị, ma otu ka nke ọzọ mkpa.

ISI NKE 8

Ike Iweghachi Ihe—Jehova ‘Na-eme Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ’

Jehova eweghachila ezi ofufe. Olee ihe ọ ga-eweghachi n’ọdịnihu?

ISI NKE 9

“Kraịst Ike nke Chineke”

Gịnị ka ọrụ ebube Jizọs na ihe ndị ọ kụziri na-eme ka anyị mata banyere Jehova?

ISI NKE 10

“Ghọọnụ Ndị Na-eṅomi Chineke” n’Ụzọ Unu Si Eji Ike Eme Ihe

O nwere ike ịbụ na i nwere ike karịadị otú i chere na i nwere. Olee otú ị ga-esi jiri ya na-eme ihe dị mma?

ISI NKE 11

“Ụzọ Ya Nile Bụ Ikpe Ziri Ezi”

Gịnị mere ikpe ziri ezi Chineke ji eme ka anyị bịaruo ya nso?

ISI NKE 12

“Chineke Ọ̀ Na-ekpe Ikpe Na-ezighị Ezi?”

Ọ bụrụ na Jehova kpọrọ ikpe na-ezighị ezi asị, gịnị mere ikpe na-ezighị ezi ji ju ebe niile n’ụwa?

ISI NKE 13

“Iwu Jehova Zuru Okè”

Olee otú iwu Jehova ga-esi eme ka anyị hụ ndị ọzọ n’anya?

ISI NKE 14

Jehova Enye “Ihe Mgbapụta n’Ọnọdụ Ọtụtụ Mmadụ”

Otu ihe dị mkpa Chineke meere anyị ga-eme ka ị bịarukwuo ya nso.

ISI NKE 15

Jizọs ‘Edoo Ikpe Ziri Ezi n’Ụwa’

Olee otú Jizọs si mee ka e kpee ziri ezi n’oge ochie? Olee otú o si eme ya ugbu a? Olee otú ọ ga-esi eme ya n’ọdịnihu?

ISI NKE 16

‘Na-eme Ihe n’Ikpe Ziri Ezi’ n’Iso Chineke Na-eje Ije

Olee ihe mere Jizọs ji sị “Kwụsịnụ ikpe ikpe, ka a ghara ikpe unu ikpe”?

ISI NKE 17

‘Lee Ịdị Omimi nke Amamihe Chineke!’

Olee otú o si bụrụ na amamihe Chineke enweghị nsọtụ?

ISI NKE 18

Amamihe nke Dị ‘n’Okwu Chineke’

Gịnị mere Chineke ji jiri ndị mmadụ dee Baịbụl kama iji aka ya dee ya ma ọ bụ nye ya ndị mmụọ ozi ka ha dee?

ISI NKE 19

‘Amamihe Chineke nke Dị n’Ihe Nzuzo Dị Nsọ’

Gịnị bụ ihe nzuzo ahụ dị nsọ Chineke zochiburu ezochi ma mechaa mee ka a mata?

ISI NKE 20

“O Nwere Obi nke Maara Ihe”—Ma Ọ Dị Umeala n’Obi

Olee otú Eze nwe eluigwe na ala ga-esi adị umeala n’obi?

ISI NKE 21

Jizọs Ekpughee “Amamihe Sitere na Chineke”

Olee otú ihe Jizọs na-akụzi si mee ka ndị agha e zigara ka ha gaa jide ya gbara aka lọta?

ISI NKE 22

“Amamihe nke Sitere n’Elu” Ọ̀ Na-arụ Ọrụ ná Ndụ Gị?

Baịbụl kwuru ihe anọ ga-enyere gị aka inweta amamihe Chineke.

ISI NKE 23

“O Bu Ụzọ Hụ Anyị n’Anya”

Mgbe a sị na “Chineke bụ ịhụnanya,” olee ihe ọ pụtara?

ISI NKE 24

Ọ Dịghị Ihe Pụrụ “Ikewapụ Anyị n’Ịhụnanya Chineke”

Gụọ ihe a ka ị mata na onye sịrị na Chineke ahụghị gị n’anya nakwa na o nweghị ihe o ji gị kpọrọ ekwutaghị ya.

ISI NKE 25

“Obi Ọmịiko nke Chineke Anyị”

Olee otú otú Chineke si emeso gị ihe si yie otú nne si emeso nwa ya ihe?

ISI NKE 26

Chineke nke “Dị Njikere Ịgbaghara Mmehie”

Ebe ọ bụ na Chineke nwere ikike icheta ihe niile, olee otú ọ ga-esili gbaghara ma chezọọ?

ISI NKE 27

“Lee Ka Ịdị Mma Ya Si Dị Ukwuu!”

E kwuwe gbasara ịdị mma Chineke, oleedị ihe a na-ekwu gbasara ya?

ISI NKE 28

“Nanị Gị Na-eguzosi Ike n’Ihe”

Olee otú o si bụrụ na ịguzosi ike n’ihe Chineke enweghị nsọtụ?

ISI NKE 29

“Ịmara Ịhụnanya nke Kraịst Ahụ”

Ihe atọ Jizọs na-eme n’ihi na ọ hụrụ ndị ọzọ n’anya gosiri na ịhụnanya ya dị nnọọ ka nke nna ya.

ISI NKE 30

‘Nọgidenụ Na-eje Ije n’Ịhụnanya’

Ndị Kọrịnt nke Mbụ kwuru ihe iri na anọ anyị ga na-eme iji gosi na anyị hụrụ ndị ọzọ n’anya.

ISI NKE 31

“Bịaruonụ Chineke Nso, Ọ Ga-abịarukwa Unu Nso”

Olee ajụjụ kacha mkpa i nwere ike ịjụ onwe gị? Gịnị ka ị ga-aza?