Gaa n'Isiokwu

Ṅomie Okwukwe Ha​—Ụmụ Nwoke na Ụmụ Nwaanyị Ndị A Kọrọ Akụkọ Ha na Baịbụl

Mgbe E Kere Ihe ruo Iju Mmiri

Ebel—‘Ọ Na-ekwu Okwu, Ọ Bụ Ezie na Ọ Nwụrụ Anwụ’

Olee ihe anyị nwere ike ịmụta banyere Ebel na okwukwe ya ebe ọ bụ na Baịbụl ekwughị ọtụtụ ihe banyere ya?

Inọk “Mere Ihe Dị Chineke Ezi Mma”

Ọ bụrụ na ị na-akpa afọ ezinụlọ gị ma ọ bụ na-agba mbọ ime ihe dị Chineke mma, e nwere ihe ị ga-amụta n’okwukwe Inọk.

Noa “So Ezi Chineke Jee Ije”

Gịnị mere na ọ dịrịghị Noa na nwunye ya mfe mgbe ha na-azụlite ụmụ ha? Olee otú ụgbọ ahụ ha wuru si gosi na ha nwere okwukwe?

E Chebere Noa “na Mmadụ Asaa Ndị Ọzọ”

Olee otú Chineke si chebe Noa na ezinụlọ ya n’oge o ji iju mmiri bibie ụwa?

Iju Mmiri ruo Mgbe Ndị Izrel Si n'Ijipt Pụta

Ebreham—“Nna nke Ndị Niile Nwere Okwukwe”

Olee otú Ebreham si gosi na o nwere okwukwe? Olee ụzọ ndị ị chọrọ isi ṅomie okwukwe Ebreham?

Sera: “Ị Bụ Nwaanyị Mara Mma”

Mgbe ha ruru Ijipt, ụfọdụ ndị Fero mere ndị isi hụrụ na Sera mara mma dị egwu. Ihe ha meziri nwere ike iju gị anya.

Chineke Kpọrọ Ya “Nne Ndị Eze”

Gịnị mere aha Chineke gbanweere Sera ji daba adaba?

Ribeka: “Achọrọ M Iso Ya Laa”

Ribeka nwere okwukwe na Chineke, nweekwa àgwà ọma ndị ọzọ.

“Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A”

Ihe mere n’ezinụlọ a mụrụ Josef na-akụziri di na nwunye nwere ụmụ ọ na-abụghị ha abụọ mụrụ ihe.

“Olee Otú M Ga-esi Mee Oké Ihe Ọjọọ A?”

Olee ihe Josef mere ka nwunye Pọtịfa, bụ́ onye fooro ntutu taa na ọ ga-enweta ya, ghara ịnwata ya?

“Ọ́ Bụghị Chineke Nwe Ịkọwa Ihe?”

Gịnị nyeere Josef aka ịkata obi kọwaara Fero, onyeisi ndị obu ihe ọṅụṅụ ya, na onyeisi ndị na-eme achịcha nrọ ha? Olee otú Josef si si n’ịbụ onye mkpọrọ ghọọ osote eze n’otu ụbọchị?

“Ànọ M n’Ọnọdụ Chineke?”

Ọ bụrụ na o nwetụla mgbe ezinụlọ unu na-adịghị n’otu n’ihi anyaụfụ ma ọ bụ ịkpọasị, akụkọ Josef ga-abara gị uru.

Mgbe Ndị Izrel Si n'Ijipt Pụta ruo Eze Mbụ Chịrị Izrel

E ‘Sitere n’Ọrụ Rehab Kpọọ Ya Onye Ezi Omume’

Olee otú ihe Baịbụl kọrọ gbasara Rehab si egosi na o nweghị onye n’ime anyị Jehova na-ejighị kpọrọ ihe. Olee ihe okwukwe ya na-akụziri anyị?

“M Biliri Dị Ka Nne n’Izrel”

Gịnị ka ihe Baịbụl kọrọ gbasara Debora na-akụziri anyị gbasara inwe okwukwe na obi ike?

Rut—“Ebe Ị Gara Ka M Ga-aga”

Gịnị mere Rut ji hapụ ndị ezinụlọ ya nakwa obodo ya? Olee àgwà ndị o nwere bụ́ ndị mere ka Jehova hụ ya n’anya?

Rut—“Ezigbo Nwaanyị”

Olee ihe mere ọlụlụ Rut na Boaz lụrụ ji pụọ iche? Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka Rut na Neomi banyere ezinụlọ?

Ọ Gwara Chineke Obi Ya n’Ekpere

Okwukwe Hana nwere na Jehova nyeere ya aka idi nsogbu yiri ihe ọ na-agaghị edili.

Samuel “Wee Na-eto n’Ebe Jehova Nọ”

Gịnị mere ndụ Samuel ji pụọ iche mgbe ọ bụ nwata? Gịnị mere ka okwukwe ya sie ike mgbe ọ nọ n’ụlọikwuu?

Samuel Tachiri Obi n’Agbanyeghị na Ihe Agaghị Otú Ọ Tụrụ Anya Ya

Ihe na-esiri anyị niile ike mgbe ụfọdụ, ihe ndị anyị na-atụghị anya ha na-abịara anyị nwekwara ime ka okwukwe anyị daa mba. Gịnị ka anyị ga-amụta n’otú Samuel si tachie obi?

Eze Mbụ Chịrị Izrel ruo Mgbe A Mụrụ Jizọs

Jọnatan​—“Ọ Dịghị Ihe Na-egbochi Jehova”

Ebe Jọnatan kpọ otu onye ọzọ na-aga ibuso ndị agha na-eche nche agha, ihe mechara mee na-akụziri anyị ihe.

“Ọ Bụ Jehova Nwe Agha A”

Olee ihe nyeere Devid aka imeri Golayat? Olee ihe anyị ga-amụta n’akụkọ Devid?

Abigel Kpara Àgwà Onye Nwere Ezi Uche

Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’ihe Abigel mere n’agbanyeghị na di ọ lụrụ bụ onye ọjọọ?

Ịlaịja Gbachiteere Ofufe Chineke

Olee otú anyị nwere ike isi ṅomie Ịlaịja mgbe anyị na ndị na-ekweghị n’ihe Baịbụl kwuru na-ekwurịta okwu?

Ịlaịja Cheere Jehova

Olee otú Ịlaịja onye amụma si gosi na ọ na-ekpe ekpere mgbe niile mgbe ọ na-eche ka Jehova mezuo nkwa ya?

Chineke Ịlaịja Kasiri Ya Obi

Olee ihe ndị mere ka ike ụwa gwụ Ịlaịja nke na ọ rịọrọ Chineke ka ya nwụọ?

Ịlaịja Tachiri Obi n’Agbanyeghị Ihe Ọjọọ Ndị Mere n’Oge Ọ Nọ Ndụ

È nwetụla mgbe ndị mmadụ megburu gị? Ị̀ ga-achọ ịhụ mgbe Chineke ga-eme ka mmegbu kwụsị? Mụta otú ị ga-esi eme ka Ịlaịja.

Ịlaịja—Ọ Tachiri Obi Ruo Ọgwụgwụ

Otú Ịlaịja si tachie obi mgbe nsogbu bịaara ya ga-eme ka okwukwe anyị sie ike ma nsogbu bịara anyị.

Jona Mụtara Ihe n’Ihe Ndị O Mejọrọ

Ò nwetụla mgbe e nyere gị ọrụ ya adị gị ka ị gaghị arụli ya otú ahụ ọ dị Jona? Akụkọ Jona na-akụziri anyị ezigbo ihe gbasara otú Jehova si enwere anyị ndidi ma na-emere anyị ebere.

Jona Mụtara Ime Ebere

Olee otú akụkọ Jona nwere ike isi nyere anyị aka ka anyị chebara onwe anyị echiche?

Esta Gbachiteere Ndị Chineke

Ọ bụ inwe okwukwe na ịkata obi ga-eme ka ọ hụ onye ọzọ n’anya nke na o nwere ike ịnwụchitere onye ahụ.

Esta Nwaanyị Obi Kara, nke Na-achọghịkwa Ihe Ga-abara Naanị Ya Uru

Olee ihe Esta mere nke gosiri na ọ chọrọ ihe ga-adị ma Jehova ma ndị na-efe Jehova mma?

Mgbe A Mụrụ Jizọs ruo Mgbe Ndịozi Jizọs Nwụchara

Meri—“Lee! Abụ M Nwa Agbọghọ Bụ́ Ohu Jehova!”

Olee otú ihe Meri gwara mmụọ ozi Gebriel si gosi na o nwere okwukwe? Olee àgwà ndị ọzọ Meri kpara?

Meri Nọ Na-eche ‘Ihe Ihe Ndị ahụ Pụtara’

Ihe ndị mere mgbe Meri gara Betlehem mere ka okwukwe ya sie ike na Jehova ga-emezu nkwa ndị o kwere.

Meri Diri Ọnwụ Nwa Ya

Ihe Meri, bụ́ nne Jizọs, mere nwere ike inyere gị aka mgbe ọ bụla nsogbu bịaara gị, ya adị gị ka à manyere gị “ogologo mma agha” n’obi.

Josef Chebere Ezinụlọ Ya, Gbooro Ha Mkpa Ha ma Rubere Chineke Isi Ruo Ọnwụ

Olee otú Josef si chebe ndị ezinụlọ ya? Gịnị mere o ji kpọrọ Meri na Jizọs gaa Ijipt?

Mata—“Ekwerewo M”

Olee otú Mata si gosi na o nwere ezigbo okwukwe n’oge ya na nwanna ya na-eru uju?

Pita Ekweghị Ka Ụjọ na Obi Abụọ Mee Ka Ọ Kwụsị Iso Kraịst

Obi abụọ nwere ike imebiri mmadụ ihe. Pita kwụsịrị inwe obi abụọ ma ọ̀ ga-abụlikwa onye na-eso ụzọ Jizọs.

Pita Kwụsiri Ike Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Ya

Olee otú okwukwe Pita na otú o si kwụsie ike n’ebe Jizọs nọ si nyere ya aka ịnabata ndụmọdụ Jizọs nyere ya?

Jizọs Kụziiri Pita Ihe Bụ́ Ịgbaghara Mmadụ Mmehie

Gịnị ka Jizọs kụziiri Pita gbasara ịgbaghara mmadụ mmehie? Olee otú Jizọs si gosi na ọ gbagharala Pita?

“Nwa M M Hụrụ n’Anya nke Kwesịrị Ntụkwasị Obi n’Ime Onyenwe Anyị”

Gịnị nyeere Timoti aka ịkwụsị ime ihere ma ghọọ onye nlekọta e ji ama atụ n’ọgbakọ Ndị Kraịst?