Gaa n'Isiokwu

Armenia

2014-09-30

Armenia

Gọọmenti Aminia Ewepụtala Ọrụ Ọzọ Maka Ndị Akọnuche Ha Na-ekweghị Ha Rụọ Ọrụ Agha

Ihe ndị na-emenụ gosiri na gọọmenti Aminia ekwetawala na mmadụ nweere onwe ya ịjụ ịrụ ọrụ agha n’ihi akọnuche ya. E nyela ọtụtụ Ndịàmà Jehova ọrụ na-abụghị ọrụ agha.

2014-09-09

Armenia

Ụlọikpe Yurop Enyela Aminia Iwu Ka Ha Kwụọ Ndịàmà Jehova Iri na Asaa Ụgwọ Ihe Ha Mere Ha

Na Nọvemba 27, 2012, ụlọikpe Yurop nyere gọọmenti Aminia iwu ka ha kwụọ Ndịàmà Jehova iri na asaa $145,226, (ya bụ ihe dị ka ₦22,510,030) maka imebi aha ha na ịtụ ha mkpọrọ.