Gaa n'Isiokwu

ỌGỌST 15, 2012
Japan

A Ka Na-arụzigharị Ihe na Japan Ka Otu Afọ Gachara Ala Ọma Jijiji Mere na Japan

A Ka Na-arụzigharị Ihe na Japan Ka Otu Afọ Gachara Ala Ọma Jijiji Mere na Japan

Ndịàmà Jehova ka na-enyere ndị ala ọma jijiji kpara aka ọjọọ na Japan aka n’agbanyeghị na ọ karịala otu afọ ala ọma jijiji ahụ mere.