South Korea
Gọọmenti Saụt Koria Akpọpụtala Ọtụtụ Ndị Jụrụ Ịrụ Ọrụ Agha n’Ihi Akọnuche Ha n’Ụlọ Mkpọrọ A Na-atụba Ndị Omekome
Gọọmenti Saụt Koria emeela ka ọtụtụ narị Ndịàmà Jehova a tụrụ mkpọrọ maka na ha ekweghị arụ ọrụ agha kurutụ ume ndụ.
Ọtụtụ Mba Akatọọla Ikpe Na-ezighị Ezi A Na-ekpe na Saụt Koria
Ndịàmà Jehova ebipụtala broshọ na-ekwu gbasara mkpọrọ na-ezighị ezi a na-atụ ọtụtụ ndị na-ekweghị arụ ọrụ agha n’ihi na akọnuche ha anabataghị ya.
Ndịàmà Jehova Chetara Otu Narị Afọ Ha Nọwara na Koria
Akụkọ si na Sol, dị na Koria—Ndịàmà Jehova nọ na Saụt Koria weere ọnwa Nọvemba afọ 2012 ka ọnwa pụrụ iche n’ihi na ha ji ya cheta otu narị afọ ha nọwara na Saụt Koria.