Amerịka
Ndịàmà Jehova Ereela Ebe A Na-akpọbu Hotel Bossert
Ndịàmà Jehova ereela ebe a na-akpọbu Hotel Bossert dị na Bruklin Haịts na Niu Yọk.
Vidio: Ndịàmà Jehova Nọ na Manhatan
Ndịàmà Jehova na-edewe ihe ndị ha tinyere akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’ọtụtụ asụsụ na Manhatan dị na Niu Yọk. Gịnị ka ndị mmadụ kwurula gbasara ya?