ỌGỌST 15, 2012
AMERỊKA
Ndịàmà Jehova Nọ na Manhatan
Ndịàmà Jehova ụfọdụ na-edosa ihe a na-akwagharị akwagharị ha tinyejuru akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ dị iche iche n’ebe a na-akpọ Grand Central Terminal dị na Manhatan na Niu Yọk.