NỌVEMBA 20, 2020
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2020—Agba nke 8
Na vidio a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kọwara na amụma Baịbụl ndị na-emezu ugbu a na-eme ka okwukwe anyị nwere n’Alaeze Chineke sikwuo ike. O kwukwara ihe ndị mere eme gbara anyị ume.